Hahaha 🤣
Obi juputara m so añuli maka obibia I biara I leba anya n'ihe m dere.... Chukwu goziere m gi.
A bu m onye nkuzi Igbo
Nke a di oke mma inu.. Ya bu na I so na ndi m na-ekpere ekpere Ka goomenti any lebanya anya na ihe nrite unu na-erite dika ugwo onwa.
Daalu riine Ezigbo Nwaayi oma
Can't believe I said all that 😂 😂